Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,161,860 members, 7,848,496 topics. Date: Monday, 03 June 2024 at 01:59 AM

Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! - Culture (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! (5730 Views)

Mrs Dike An Igbo Citizen To Become The First Female OBA In Yoruba / Laws Of Igboland (Iwu Obodo) / Sösö Ndi Igbo: Biko Gini Bu Aha Obodo Gi Na Aha Igbo Gi? (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (Reply) (Go Down)

Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by EzePromoe: 9:16pm On Oct 11, 2012
Ndi Nnewi unu nyem gboza ato cheesy
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Antivirus92(m): 1:53am On Oct 12, 2012
Eze Promoe: Ndi Nnewi unu nyem gboza ato cheesy
gbozaa, gbozaa, gbozaa!
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by EzePromoe: 7:11am On Oct 12, 2012
Antivirus92: gbozaa, gbozaa, gbozaa!

Antivirus i bu onye Nnewi? shocked
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Antivirus92(m): 7:23am On Oct 12, 2012
Eze Promoe:
Antivirus i bu onye Nnewi? shocked
mba, mana asim ka m nye unu the gbosa. Abum onye idemili(oraukwu)
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by EzePromoe: 11:50am On Oct 12, 2012
Antivirus92: mba, mana asim ka m nye unu the gbosa. Abum onye idemili(oraukwu)

Ha! Nnoo o cheesy
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Antivirus92(m): 12:26pm On Oct 12, 2012
Eze Promoe:
Ha! Nnoo o cheesy
daalu nwanne
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Antivirus92(m): 12:27pm On Oct 12, 2012
Eze Promoe:
Ha! Nnoo o cheesy
daalu nwanne. Kedu akuku nnewi isi?
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by EzePromoe: 12:43pm On Oct 12, 2012
Antivirus92: daalu nwanne. Kedu akuku nnewi isi?

Onye Uruagu o.
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Antivirus92(m): 12:48pm On Oct 12, 2012
Eze Promoe:
Onye Uruagu o.
anyi na unu gbara obele agbatobi.
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by otele(m): 9:23pm On Oct 12, 2012
Antivirus92: anyi na unu gbara obele agbat- obi.

anyi na unu gbara nnukwu agbata-otele grin
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Antivirus92(m): 9:35pm On Oct 12, 2012
otele:

anyi na unu gbara nnukwu agbata-otele grin
lol @ otele nsi. Anyi na imo bu umunne.
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Promoe(m): 11:34am On Oct 13, 2012
Antivirus92: anyi na unu gbara obele agbatobi.
Obughi obere ihe smiley
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by NRIPRIEST(m): 1:54pm On Oct 13, 2012
Eze Promoe: Ndi Nnewi unu nyem gboza ato cheesy

Nwa Anaedo,nnoo..Kedu ka eke si anya anwu?? Ama m na inwero ugba. Enwelu m oyi na nnewi rinne mana chetakwo na obu "Nnewi sii Edo nwelu nkwo". Ya gazielu yi.
Re: Ndi Anambra Ka Anyi Gbakobanu Ebea Mata Onwe Anyi! Anambra Obodo Dike! by Promoe(m): 3:37pm On Oct 13, 2012
NRI PRIEST:

Nwa Anaedo,nnoo..Kedu ka eke si anya anwu?? Ama m na inwero ugba. Enwelu m oyi na nnewi rinne mana chetakwo na obu "Nnewi sii Edo nwelu nkwo". Ya gazielu yi.

Ya gazie kwara gi

(1) (2) (3) (Reply)

This Dictionary Proof Yoruba Are Speaking Original Hebrew Language Of The Torah. / why do some men hit their women / Amanyanabo Bans Igbo In Opobo

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 9
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.